Ndị Ikpe 18:4 - Bible Nso4 O we si ha, Otú a na otú a ka Maika meworom, o gowokwam ọlu, m'we ghọrọ ya onye-nchu-àjà. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Nwokorobịa ahụ kọwara ha ihe Maịka meere ya. Ọ gwara ha, “O nyere m ọrụ, abụkwa m onye nchụaja ya.” Faic an caibideil |