Ndị Ikpe 18:26 - Bible Nso26 Umu Dan we je ije-ha; Maika we hu na ndi di ike ka ha bu kari ya, o we chigharia lata n'ulo-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Ya mere, ndị ebo Dan gbara ya nkịtị na-aga ebe ha na-aga. Mgbe Maịka hụrụ na ha dị ọtụtụ karịa ya, ọ hapụrụ ha, tụgharịa laghachi nʼụlọ ya. Faic an caibideil |