Ndị Ikpe 15:7 - Bible Nso7 Samson we si ha, Ọ buru na unu eme otú a, aghaghm ibọrọ onwem ọ́bọ n'aru unu, ma emesia m'gāgha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ma Samsin gwara ha okwu sị, “Ebe ọ bụ na unu mere ihe dị otu a, agaghị akwụsị tutu m bọrọ ọbọ ihe ọjọọ unu mere.” Faic an caibideil |