Ndị Ikpe 15:16 - Bible Nso16 Samson we si, Ọkpukpu - àb͕à inyinya - ibu ka m'jiworo, otù obo, obo abua, Ọkpukpu - àb͕à inyinya - ibu ka m'jiworo tib͕u nnù ndikom abua na ọgu iri. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Mgbe ahụ, Samsin kwuru sị, “E ji m agba ịnyịnya ibu mee ka ha dị ka ịnyịnya ibu. E ji m agba ịnyịnya ibu tigbuo puku ndị ikom.” Faic an caibideil |