Ndị Ikpe 11:32 - Bible Nso32 Jefta we gabiga rue umu Amon ibuso ha agha; Jehova we nye ha n'aka-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Jefta duuru ndị agha ya gaa ibuso Amọn agha. Onyenwe anyị nyekwara ya mmeri dị ukwuu. Faic an caibideil |