Ndị Ikpe 11:25 - Bible Nso25 Ma ub͕u a, gi onwe-gi, ì di nma ma-ọli kari Belak nwa Zipoa, bú eze Moab? ọ̀ chọrọ Israel okwu ma-ọli? ma-ọbu ò busoro ha agha ma-ọli? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ị dị mma karịa Balak nwa Zipoa, eze Moab? O nwere mgbe ọ chọrọ Izrel okwu, maọbụ lụso ha agha? Faic an caibideil |