Ndị Ikpe 11:23 - Bible Nso23 Ma ub͕u a Jehova, bú Chineke Israel, anapuwo ndi-Amorait ala-ha n'iru ndi-Ya, bú Israel, ọ̀ bu kwa gi onwe-gi gēnweta ha? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 “Ma ugbu a, Onyenwe anyị, Chineke Izrel achụpụla ndị Amọrait nʼihu ndị ya bụ Izrel. Olee ikike i nwere iwere ala ahụ? Faic an caibideil |