Ndị Ikpe 11:1 - Bible Nso1 Ma Jefta, bú onye Gilead, bu dike nke bu dìnkpà, ma ya onwe-ya bu nwa nwayi nākwa iko: ma Gilead muru Jefta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Otu ọ dị, Jefta, onye Gilead, bụ dimkpa nʼagha. Nna ya bụ Gilead; nne ya bụ akwụna. Faic an caibideil |