Ndị Ikpe 10:12 - Bible Nso12 Ndi Zaidon kwa, na Amalek, na Maon, meb͕uru unu; unu we tikuem, M'we zọputa unu n'aka-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 ndị Saịdọn, ndị Amalek na ndị Maon kpagburu unu; unu tikuru m mkpu akwa inyere unu aka, ọ bụ na m anapụtaghị unu site nʼaka ha? Faic an caibideil |