Ndị Ikpe 1:31 - Bible Nso31 Asha anapughi kwa ndi bi n'Ako, na ndi bi na Zaidon, na Ahlab, na Akzib, na Helba, na Afik, na Rehob, ala-ha: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Ọzọkwa, ndị ebo Asha achụpụghị ndị niile bi nʼAkọ, na Saịdọn, na Ahlab, na Akzib, na Helba, na Afik, maọbụ Rehob. Faic an caibideil |