Ndị Ikpe 1:28 - Bible Nso28 O rue, mb͕e Israel di ike, na ha tiyere ndi Kenean n'ifè-òfùfè, ma ha anapusighi ha ala-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Mgbe ụmụ Izrel dịrị ike karịa, ha manyere ndị Kenan ị rụrụ ha ọrụ, ma ha achụpụghị ha site nʼala ahụ. Faic an caibideil |