Ndị Ikpe 1:13 - Bible Nso13 Ọtniel nwa Kenaz, nwa-nne ntà Keleb, we were ya: o we nye ya Aksa, bú nwa-ya nwayi, na nwunye. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Otniel nwa Kenaz, nwanne nta Kaleb, lụgburu obodo ahụ nʼagha. Nʼihi nke a, Kaleb kpọnyere ya Aksa, bụ nwa ya nwanyị ka ọ bụrụ nwunye ya. Faic an caibideil |