Ndị Ikpe 1:10 - Bible Nso10 Juda we jekuru ndi Kenean ndi bi na Hebron: (ma aha Hebron na mb͕e gara aga bu Kiriat-aba:) na tib͕ue Sheshai, na Ahiman, na Talmai. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ha jekwuru ndị Kenan bi nʼobodo Hebrọn (nke a na-akpọ Kiriat Aaba na mbụ) merie Sheshai, na Ahiman, na Talmai. Faic an caibideil |