Ndị Hibru 9:1 - Bible Nso1 Ya mere, ọbuná ọb͕ub͕a-ndu mbu nwere ihe di iche iche aguru n'ihe ziri ezi n'ikpere Chineke, nwe kwa ebe nsọ ya, bú ebe nsọ nke uwa nka. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ọgbụgba ndụ nke mbụ nwere usoro ofufe na ebe nsọ nke ụwa nke a e jiri aka wuo. Faic an caibideil |