Ndị Hibru 5:14 - Bible Nso14 Ma nri siri ike bu nke ndi tozuru okè, ndi anwaworo nghọta-ha n'ihi omume ha nēme mb͕e dum itule ihe ọma na ihe ọjọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Nri dị ike dịrị ndị tozuru oke, ndị siterela nʼihe ha na-eme zụọ onwe ha ịchọpụta ihe dị iche nʼetiti ezi ihe na ajọ ihe. Faic an caibideil |