Ndị Hibru 5:13 - Bible Nso13 N'ihi na onye ọ bula nke nēketa miri-ara bu onye akānwaghi ya n'okwu ezi omume; n'ihi na ọ bu nwa ọhu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Onye ọbụla nke na-aṅụ ara, ka bụ nwantakịrị, ọ matabeghị ozizi banyere ezi omume. Faic an caibideil |