Ndị Hibru 4:10 - Bible Nso10 N'ihi na onye bataworo n'izu-ike-ya, ya onwe-ya ezuwo kwa ike n'ọlu-ya nile, dika Chineke zuru ike n'ọlu nke aka Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Nʼihi na onye ọbụla banyere nʼezumike ya esitela nʼọrụ nke ya onwe ya nwee izuike dị ka Chineke siri banye nʼizuike nke ya. Faic an caibideil |