Ndị Hibru 11:31 - Bible Nso31 Okwukwe ka Rehab, bú nwanyi nākwa iko, ji ghara iso ndi nēkweyeghi ekweye lakọ n'iyi, ebe o were udo nata ndi ledoro obodo ahu anya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Site nʼokwukwe, Rehab nwanyị akwụna esoghị ndị nnupu isi laa nʼiyi nʼihi na ọ nabatara ndị bịara inyochapụta obodo ahụ nʼudo. Faic an caibideil |