Ndị Hibru 11:29 - Bible Nso29 Okwukwe ka ha ji gabiga n'etiti oké osimiri Uhie dika ọ bu ala kpọrọ nku: ma elomiri ndi Ijipt mb͕e ha nwara igabiga ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Ha gafere Osimiri Uhie site nʼokwukwe dị ka a ga-asị na ọ bụ ala efu. Ma mgbe ndị Ijipt nwara ime nke a, mmiri lomiri ha niile. Faic an caibideil |