Ndị Hibru 10:39 - Bible Nso39 Ma ayi onwe-ayi adighi n'etiti ndi wezugara onwe-ha ila n'iyì; kama ayi di n'etiti ndi kwere ekwe inweta nkpuru-obi-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a39 Ma anyị abụghị ndị na-alaghachi azụ si otu a laa nʼiyi. Kama anyị dịnyere ndị nwere okwukwe, bụrụkwa ndị a zọpụtara. Faic an caibideil |