Ndị Hibru 10:36 - Bible Nso36 N'ihi na ntachi-obi di unu nkpà, ka ọ gābu, mb͕e unu meworo ihe Chineke nāchọ, ka unu we nata nkwa ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a36 Nʼihi ya, unu kwesiri inwe ndidi ka ọ ga-abụ na mgbe unu mere uche Chineke unu ga-anata ihe e kwere na nkwa. Faic an caibideil |