Ndị Hibru 10:13 - Bible Nso13 nēle anya n'oge fọduru rue mb͕e agēdo ndi-iro-Ya dika ihe-nb͕akwasi-ukwu nke ukwu-Ya abua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ebe ahụ ka ọ nọ ugbu a na-eche ka ndị iro ya niile bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ ya. Faic an caibideil |