Ndị Galeshịa 6:6 - Bible Nso6 Ma onye ewere okwu ọnu nēzi okwu Chineke, ya me ka onye nēwere okwu ọnu nēzi ya so ya nēnwekọ ezi ihe nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ka onye a na-akụziri okwu ahụ jisie ike ka ya na onye nkuzi ya na-ekekọ ezi ihe niile. Faic an caibideil |