Ndị Galeshịa 4:7 - Bible Nso7 Ya mere i bughi orù ọzọ, kama i bu nwa-nwoke; ma ọ buru na i bu nwa-nwoke, i bu kwa onye-nketa site n'aka Chineke. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ugbu a, ị bụkwaghị ohu, kama ị bụ nwa. Ebe ị bụ nwa, e meekwala ka ị bụrụ onye nketa site na Chineke. Faic an caibideil |