Ndị Galeshịa 4:25 - Bible Nso25 N'ihi na Sainai nka bu ugwu di n'Arebia, ya na Jerusalem nke di ub͕u a kwu kwa: n'ihi na ọ nọ n'orù, ya na umu-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Hega bụ Ugwu Saịnaị nke dị nʼArebịa. Ọ dabara nʼọnọdụ Jerusalem nke ugbu a, nʼihi na ya na ụmụ ya nọ nʼohu. Faic an caibideil |