Ndị Galeshịa 3:12 - Bible Nso12 ma iwu ahu esiteghi n'okwukwe; kama, Onye nēme ihe ndia gādi ndu nime ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ma iwu ahụ adabereghị nʼokwukwe, kama, iwu kwuru sị, “Mmadụ ahụ na-eme ihe iwu kwuru bụ onye ga-enwe ndụ site na ha.” Faic an caibideil |