Ndị Filipai 4:7 - Bible Nso7 Udo nke Chineke, nke kachasi uche nile, gēche kwa obi-unu na èchìchè-uche-unu nche nime Kraist Jisus. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Udo Chineke, nke dị ukwuu karịa ihe ọbụla mmadụ nwere ike ịghọta, ga-eche echiche uche unu na obi unu nche nʼime Kraịst Jisọs. Faic an caibideil |