Ndị Filipai 2:9 - Bible Nso9 N'ihi nka Chineke welikwara Ya elu nke-uku, were kwa amara nye Ya aha ahu nke kariri aha nile ọ bula elu; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ọ bụ nʼihi nke a ka Chineke ji bulie ya elu nʼebe kachasị elu, nyekwa ya aha kachasị aha niile elu. Faic an caibideil |