Ndị Filipai 2:29 - Bible Nso29 Ya mere werenu ọṅù nile nara ya nke-ọma nime Onye-nwe-ayi; nāsọpuru-kwa-nu ndi di otú a: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Ya mere, arịọ m unu, werenụ ọṅụ nabata ya nke ọma nʼime Onyenwe anyị, na-asọpụkwaranụ ndị dị ka ya. Faic an caibideil |