Ndị Filipai 1:9 - Bible Nso9 Nka ka m'nēkpe kwa ekpere, ka ihu-n'anya-unu we nābabiga kwa ókè kari nke-uku nime nmazu na nghọta nile; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Nke a bụkwa ekpere m, ka ịhụnanya unu na-ahụrịta onwe unu na-ababiga ụba oke. Ka unu nwee ike ito eto, ruo nʼinwe mmazu na nghọta ihe niile. Faic an caibideil |