Ndị Filipai 1:25 - Bible Nso25 Ebe m'tukwasiworo obi m n'ihe a, amataram na m'gānọgide, nọgide kwa n'etiti unu nile, ime ka unu ga n'iru ṅu kwa ọṅù nke okwukwe; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ebe nke a doro m anya, amara m na mụ na unu niile ga-aga nʼihu ịnọ maka ọganihu na ọṅụ nke unu nʼime okwukwe. Faic an caibideil |