Ndị Filipai 1:2 - Bible Nso2 Amara diri unu na udo nke si n'aka Chineke, bú Nna-ayi, na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist puta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu. Faic an caibideil |