Ndị Efesọs 6:4 - Bible Nso4 Ndi bu nna, akpasu-kwa-la umu-unu iwe: kama nāzùputa ha n'ọzùzù na idu-ọdu nke Onye-nwe-ayi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ndị bụ nna, unu akpasukwala ụmụ unu iwe kama zụlitenụ ha nʼọzụzụ na nʼozizi nke Onyenwe anyị. Faic an caibideil |