Ndị Efesọs 6:22 - Bible Nso22 onye m'nēzigara unu ime otù ihe a, ka unu we mara otú ihe nāgara ayi, ka o we kasi kwa obi-unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ana m ezitere ya unu nʼihi nke a, ka o mee ka unu mata ọnọdụ anyị nakwa ka ọ gbaa unu ume. Faic an caibideil |