Ndị Efesọs 6:20 - Bible Nso20 nke m'bu ukọ̀ nime nkpọrọ n'ihi ya; ka m'we kwuwa okwu nime ya, dika m'nāghaghi ikwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 nke m ji maka ya bụrụ onye nnọchite anya nọ na mkpọrọ. Kperenụ m ekpere ka m kwupụta ya nʼatụghị egwu ọbụla dị ka m kwesiri ikwu. Faic an caibideil |