Ndị Efesọs 5:31 - Bible Nso31 N'ihi nka ka nwoke gārapu nna-ya na nne-ya, rapara n'aru nwunye-ya; ha abua ewe ghọ otù anu-aru. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 “Nʼihi nke a ka nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya e jikọta ya na nwunye ya. Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ.” Faic an caibideil |