Ndị Efesọs 5:25 - Bible Nso25 Ndi bu di, hunu nwunye-unu n'anya, dika Kraist-ayi hu-kwa-ra nzukọ-Ya n'anya, rara kwa Onwe-ya nye n'ihi ya; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ndị bụ di, hụnụ nwunye unu nʼanya dị ka Kraịst siri hụ nzukọ ya bụ chọọchị nʼanya nwụọ nʼihi ya. Faic an caibideil |