Ndị Efesọs 4:30 - Bible Nso30 Unu eme-kwa-la ihe gēwuta Mọ Nsọ nke Chineke, Onye akara unu akàrà nime Ya rue ubọchi nb͕aputa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Unu akpasukwala Mmụọ Nsọ nke Chineke iwe, onye a kara unu akara nʼime ya maka ụbọchị nke mgbapụta. Faic an caibideil |