Ndị Efesọs 4:15 - Bible Nso15 kama ka ayi we nēso ezi-okwu nime ihu-n'anya, we tó etó rue nime Ya n'ihe nile, Onye bu isi-ayi, bú Kraist; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Kama nʼikwu eziokwu site na mmụọ ịhụnanya, anyị ga-eto bụrụ ndị tozuru oke nʼakụkụ niile nʼime ya, bụ onye ahụ bụ isi, nke bụ Kraịst. Faic an caibideil |