Ndị Efesọs 4:1 - Bible Nso1 Ya mere mu onwem, bú onye-nkpọrọ nime Onye-nwe-ayi, nāriọ unu ka unu jegharia dika o kwesiri ọkpukpọ nke akpọrọ unu, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ya mere, mụ onwe m bụ onye mkpọrọ nke Onyenwe anyị, na-arịọ unu ka unu bie ndụ kwesiri ọkpụkpọ nke a kpọrọ unu. Faic an caibideil |