Ndị Efesọs 2:7 - Bible Nso7 ka Ọ we gosi ihe a n'oge nile gaje ibia, bú àkù nke amara-Ya di uku ri nne, n'obi-ọma n'ebe ayi nọ nime Kraist Jisus: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 O mere nke a igosi ọgbọ nke na-abịa, ịdị ukwuu nke akụ amara ya, nke o sitere nʼobiọma ya gosi anyị nʼime Kraịst Jisọs. Faic an caibideil |