Ndị Efesọs 1:22 - Bible Nso22 O do-kwa-ra ihe nile n'okpuru ukwu-Ya abua, ọ bu kwa Ya onwe-ya ka O mere ka Ọ buru isi n'elu ihe nile n'ebe nzukọ-Ya nọ, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 O mere ka ihe niile dị nʼokpuru ya, meekwa ya ka ọ bụrụ onyeisi ihe niile nye nzukọ ya bụ chọọchị. Faic an caibideil |