Mkpughe 7:8 - Bible Nso8 Site n'ebo Zebulum orú nnù na nnù iri: Site n'ebo Josef orú nnù na nnù iri: Site n'ebo Benjamin orú nnù na nnù iri: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 E sitere nʼebo Zebụlọn họpụta puku mmadụ iri na abụọ (12,000). Ndị si nʼebo Josef dị puku mmadụ iri na abụọ (12,000). Ndị sikwa nʼebo Benjamin dị puku mmadụ iri na abụọ (12,000). Faic an caibideil |