Mkpughe 6:14 - Bible Nso14 Ewe kewapu elu-igwe dika akwukwọ-odide mb͕e anāpiakọta ya; ewe wepu ugwu nile na agwe-etiti nile ọ bula n'ọnọdu-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Mbara eluigwe gabigara, dịka akwụkwọ mgbe a na-apịakọta ya. Ugwu niile na agwa etiti niile ka e wepụkwara site nʼọnọdụ ha. Faic an caibideil |