Mkpughe 5:4 - Bible Nso4 M'we kwa ákwá nke-uku, n'ihi na ahughi onye ọ bula kwesiri isaghe akwukwọ ahu, ma-ọbu ile ya anya: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Akwara m akwa nʼobi ilu nʼihi na ọ dịghị onye ọbụla a hụrụ tozuru oke ịsaghe akwụkwọ ahụ maọbụ ileba anya nʼime ya. Faic an caibideil |