Mkpughe 17:9 - Bible Nso9 N'ebe a ka uche nke nwere amam-ihe di. Isi asa ahu bu ugwu asa, nke nwanyi ahu nānọdu n'elu ha: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 “Nke a chọrọ uche nke nwere amamihe. Isi asaa ahụ nọchiri anya ugwu asaa ahụ nke nwanyị ahụ na-anọdụ nʼelu ha. Ha na-anọchikwa anya ndị eze asaa. Faic an caibideil |