Mkpughe 17:10 - Bible Nso10 ndi-eze asa di kwa; ise nime ha adawo, otù nime ha nādi adi, onye fọduru akābiaghi; mb͕e ọ gābia ọ ghaghi kwa inọgide nwa oge. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ise nʼime ha adaala, otu ka nọ, nke ọzọ abịabeghị. Mgbe ọ bịara, ọ ga-anọ nwantakịrị oge. Faic an caibideil |