Mkpughe 13:5 - Bible Nso5 ewe nye ya ọnu nke nēkwu oké ihe n'ikwulu Chineke; ewe nye ya ike ime omume-ya ọgu ọnwa abua na abua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 E nyekwara anụ ọhịa ahụ ọnụ na ike ikwu okwu mpako na ikike ikwulu ekwulu ọnwa iri anọ na abụọ. Faic an caibideil |