Matiu 9:25 - Bible Nso25 Ma mb͕e achupuru ìgwè madu ahu, Ọ ba nime, jide ya n'aka; nwa-ab͕ọghọ ntà ahu we bilie. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ma mgbe achụpụsịrị igwe mmadụ ahụ, ọ banyere nʼime ụlọ, jide nwata nwanyị ahụ nʼaka, o bilie ọtọ. Faic an caibideil |