Matiu 7:8 - Bible Nso8 n'ihi na onye ọ bula nke nāriọ nāriọta; onye nāchọ kwa nāchọta; onye nāku kwa ka agēmeghere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Nʼihi na onye na-arịọ, na-arịọta. Onye na-achọ, na-achọta. Onye na-akụ aka nʼụzọ ka a ga-emeghekwara ụzọ. Faic an caibideil |